ABÙ ỌMA 3:3-5
ABÙ ỌMA 3:3-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma gị, ONYENWE ANYị bụ ọta na-ekpuchi m; I na-ebuli isi m elu na-eme ka m bụrụ onye nwere nsọpụrụ. Etikuru m ONYENWE ANYị mkpu akwa, ọ nụkwara olu m, sitekwa nʼugwu nsọ ya za m. Sela Edinara m ala, hie ụra, ma bilikwa nʼụtụtụ nʼudo, nʼihi na ONYENWE ANYị na-eche m nche.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 3