ABÙ ỌMA 26:5-8
ABÙ ỌMA 26:5-8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Akpọrọ m otu ndị na-emebi iwu asị. Mụ na ndị ajọ omume agaghị anọkọkwa. Ana m asacha aka m abụọ nʼọnọdụ emeghị ihe ọjọọ, na-eje ozi nʼebe ịchụ aja gị ife gị ofufe, o ONYENWE ANYị. Ana m abụkwa abụ ekele, jiri iti mkpu na-ekwusa otuto gị, na ọrụ ebube gị niile. O ONYENWE ANYị, ahụrụ m ụlọ obibi gị nʼanya, ụlọ ahụ ebe ebube gị na-adịgide nʼime ya.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 26ABÙ ỌMA 26:5-8 Bible Nso (IGBOB)
Akpọwom nkpọkọta ndi nēme ihe ọjọ asì, Mu na ndi nēmebi iwu adighi-anọkọ kwa. Agamakwo ọbu-akam abua na-emeghi-ihe-ọjọ; We b͕a ebe-ichu-àjà-Gi buruburu otú a, Jehova: Ime ka ege nti olu ekele, Na ikọ akukọ bayere oké ọlu-Gi nile. Jehova, ahuwom ebe-obibi nke ulo-gi n'anya, Ya na ọnọdu nke ebe-obibi nke ebube-Gi.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 26