ABÙ ỌMA 130:5-7
ABÙ ỌMA 130:5-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ana m echere ONYENWE ANYị, mkpụrụobi m na-echekwa ya, ọ bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị. Mkpụrụobi m na-echere Onyenwe anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ. Ndị Izrel, ka olileanya unu dịrị na ONYENWE ANYị, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide adịgide, nʼaka ya ka nzọpụta zuruoke dịkwa.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 130ABÙ ỌMA 130:5-7 Bible Nso (IGBOB)
Elewom anya Jehova, nkpuru-obim elewo anya, Ọ bu kwa okwu-Ya ka m'chereworo. Nkpuru-obim nēchere Jehova, Karia ka ndi-nche si echere ututu; E, karia ka ndi-nche si echere ututu. Israel, chere Jehova: N'ihi na n'aka Jehova ka ebere di, Nb͕aputa riri nne di kwa n'aka-Ya.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 130