Ana m echere ONYENWE ANYị, mkpụrụobi m na-echekwa ya, ọ bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị. Mkpụrụobi m na-echere Onyenwe anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ. Ndị Izrel, ka olileanya unu dịrị na ONYENWE ANYị, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide adịgide, nʼaka ya ka nzọpụta zuruoke dịkwa.
Gụọ Abụ Ọma 130
Geere nke a ntị Abụ Ọma 130
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 130:5-7
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị