ABÙ ỌMA 119:97-98
ABÙ ỌMA 119:97-98 Bible Nso (IGBOB)
Le ka m'si hu iwu-Gi n'anya! Ogologo ubọchi nile ka nke ahu bu ihe m'natughari n'uche. Ihe nile I nyere n'iwu nēme ka m'mara ihe kari ndi-irom; N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka nke ahu dirim.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 119