Cheta okwu i nyere ohu gị, nʼihi na i nyela m olileanya. Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a: nkwa gị na-echebe ndụ m.
Cheta okwu I gwara orù-Gi, Nke I meworom ka m'chere. Nka bu nkasi-obim nime nweda-n'alam: Na okwu-ọnu-Gi emewo ka m'di ndu.
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo