ABÙ ỌMA 119:116-117
ABÙ ỌMA 119:116-117 Bible Nso (IGBOB)
Kwagidem dika okwu-ọnu-Gi si di, ka m'we di ndu; Eme-kwa-la ka ihere olile-anyam mem. Kwaliem elu, ewe zọputam, M'gēle kwa ukpuru-Gi nile anya ọma mb͕e nile.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 119