ABÙ ỌMA 119:10-12
ABÙ ỌMA 119:10-12 Bible Nso (IGBOB)
Obim nile ka m'wereworo chọ Gi: Ekwela ka m'si n'ihe nile I nyere n'iwu jehie. N'obim ka m'zobeworo okwu-ọnu-Gi, Ka m'we ghara imehie megide Gi. Onye agọziri agọzi ka I bu, Jehova: Zím ukpuru-Gi nile.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 119