ABÙ ỌMA 113:1-3
ABÙ ỌMA 113:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Toonu ONYENWE ANYị! Toonu ONYENWE ANYị unu ndị ohu ya. Toonu aha ONYENWE ANYị. Ka aha ONYENWE ANYị bụrụ ihe a gọziri agọzi site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya, aha ONYENWE ANYị ga-abụ ihe a na-eto eto.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 113