Toonu ONYENWE ANYị! Toonu ONYENWE ANYị unu ndị ohu ya. Toonu aha ONYENWE ANYị. Ka aha ONYENWE ANYị bụrụ ihe a gọziri agọzi site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya, aha ONYENWE ANYị ga-abụ ihe a na-eto eto.
Gụọ Abụ Ọma 113
Geere nke a ntị Abụ Ọma 113
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 113:1-3
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị