Ha niile na-adabere na gị, ka i nye ha nri nʼotu nʼotu, mgbe oge iri nri ha ruru. Ị na-enye ha nri; ha na-erikwa ya. Mgbe i meghere ọbụ aka gị nye ha nri, afọ na-eju ha nke ọma.
Ha nile nēle anya Gi, Inye ha ihe-oriri-ha na mb͕e-ya. I nēnye ha, ha achikọta ya; I nāsaghe aka-Gi, afọ ezi ihe eju ha.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị