ABÙ ỌMA 103:12-13
ABÙ ỌMA 103:12-13 Bible Nso (IGBOB)
Dika Iru-anyanwu si di anya n'Ọdida-anyanwu, Otú a ka O meworo ka njehie nile ayi di anya n'ebe ayi nọ. Dika nna si enwe obi-ebere n'aru umu-ya, Otú a ka Jehova nwere obi-ebere n'aru ndi nātu egwu Ya.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 103ABÙ ỌMA 103:12-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Dịka ọwụwa anyanwụ si dị anya, site nʼọdịda anyanwụ, otu a ka o sirila mee ka mmehie anyị niile dịrị anya site nʼebe anyị nọ. Dịka nna si enwe obi ebere nʼebe ụmụ ya nọ, otu a ka ONYENWE ANYị si enwe obi ebere nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 103