ILU 30:11-14
ILU 30:11-14 Bible Nso (IGBOB)
Ọb͕ọ di nke nākọcha nna-ha, Ha adighi-agọzi kwa nne-ha. Ọb͕ọ di nke di ọcha n'anya-ha, Ma orurú-inyi-ha nke nēsì ísì ka anāsachapughi. Ọb͕ọ di, le ka anya-ha si di elu nke-uku! Anēbuli kwa mbubere-anya-ha. Ọb͕ọ di, mma-agha ka ezé nile ha bu, ọ bu kwa mma ka ikiri-ezé-ha bu, Irichapu ndi ewedara n'ala n'uwa, na irichapu ndi-ob͕eye n'etiti madu.
ILU 30:11-14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ọ dị ndị na-akọcha nna ha, ha adịghị agọzikwa nne ha; Ọgbọ ndị dị ọcha nʼanya nke onwe ha ma asapụbeghị isisi nʼunyi ha ruru. Ọ dị ndị anya ha dị nʼelu, ndị ile anya ha jupụtara na nlelị. Ndị eze ha niile bụ mma agha ịkịrị eze ha bụkwa mma maka irichapụ ndị ogbenye site nʼụwa na ndị nọ nʼụkọ site nʼetiti mmadụ.