“Ọ dị ndị na-akọcha nna ha, ha adịghị agọzikwa nne ha; Ọgbọ ndị dị ọcha nʼanya nke onwe ha ma asapụbeghị isisi nʼunyi ha ruru. Ọ dị ndị anya ha dị nʼelu, ndị ile anya ha jupụtara na nlelị. Ndị eze ha niile bụ mma agha ịkịrị eze ha bụkwa mma maka irichapụ ndị ogbenye site nʼụwa na ndị nọ nʼụkọ site nʼetiti mmadụ.
Gụọ Ilu 30
Geere nke a ntị Ilu 30
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Ilu 30:11-14
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo