ILU 3:5-7
ILU 3:5-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Tụkwasị ONYENWE ANYị obi gị niile, adaberekwala na nghọta gị. Nʼihe ọbụla ị na-eme, ka Chineke bute ụzọ, ọ ga-eduzi gị, meekwa ka okporoụzọ gị niile gazie. A bụla onye maara ihe nʼanya nke onwe gị. Tụọ ONYENWE ANYị egwu, kpọọkwa ihe ọjọọ asị.
Kesaa
Gụọ ILU 3