ILU 3:3-5
ILU 3:3-5 Bible Nso (IGBOB)
Ekwela ka ebere na ezi-okwu rapu gi: Ke ha n'olu-gi; De ha n'elu mbadamba nkume, bú obi-gi: Chọta kwa amara na ezi uche N'anya Chineke na madu. Tukwasi Jehova obi-gi nile, Adabere-kwa-la nghọta-gi
Kesaa
Gụọ ILU 3ILU 3:3-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ekwela ka ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi hapụ gị, kekwasị ha nʼolu gị, deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị. Mgbe ahụ, ị ga-enwe ihuọma na ezi aha nʼanya Chineke na nʼihu mmadụ. Tụkwasị ONYENWE ANYị obi gị niile, adaberekwala na nghọta gị.
Kesaa
Gụọ ILU 3