Ọ bụ site nʼamamihe ka ONYENWE ANYị ji tọọ ntọala ụwa; ọ bụkwa nghọta ya mere ka eluigwe dịrị ebe ọ dị. Esitere nʼihe ọmụma ya kewaa ogbu mmiri niile, igwe ojii na-atụdakwa igirigi.
Jehova jiri amam-ihe tọ ntọ-ala uwa; O doziri elu-igwe site na nghọta. Ejiri ihe-ọmuma-Ya kewa ob͕u-miri nile, Mbara-ígwé nile ji kwa ya atuda igirigi.
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo