ILU 27:4-6
ILU 27:4-6 Bible Nso (IGBOB)
Ihe nēnweghi obi-ebere ka ọnuma bu, iju-miri ka iwe bu kwa; Ma ònye gēguzo n'iru ekworo? Ọ di nma, bú iba-nba n'ìhè, Kari ihu-n'anya nke ezobeworo ezobe. Ihe kwesiri ntukwasi-obi ka ob͕ub͕u-mma nile nke onye nāhu gi n'anya bu: Ma ihe riri nne ka nsutu-ọnu nke onye nākpọ gi asì bu.
ILU 27:4-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Iwe na-emebi ihe, ma ekworo jọrọ njọ karịa iwe. Mba abara nʼihe ka mma karịa ịhụnanya ezoro ezo. Ihe kwesiri ntụkwasị obi ka mmerụ ahụ nke sitere nʼaka enyi bụ, ma onye iro na-eme ka isutu ọnụ mụbaa.