ILU 27:18-20
ILU 27:18-20 Bible Nso (IGBOB)
Onye nēche osisi fig gēri nkpuru-ya; Ọ bu kwa onye nāriba onye-nwe-ya ama ka agāsọpuru. Dika miri si eme ka iru hu iru, Otú a ka obi nēme ka madu hu madu. Afọ adighi-eju ala-mọ na ebe-ila-n'iyì; Otú a afọ adighi-eju anya abua nke madu.
Kesaa
Gụọ ILU 27ILU 27:18-20 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Onye na-eche osisi fiig nche ga-eri mkpụrụ ya, onye na-echebekwa nna ya ukwu ka a ga-asọpụrụ. Dịka e si ahụ ihu mmadụ nʼime mmiri otu a ka obi mmadụ si egosi ihe onye ahụ bụ. Dịka afọ adịghị eju ọnwụ na mbibi, otu a ihe na-agụ anya mmadụ adịghị agwụ agwụ.
Kesaa
Gụọ ILU 27