ILU 22:17-19
ILU 22:17-19 Bible Nso (IGBOB)
Tọ nti-gi n'ala, nu okwu nile nke ndi mara ihe, Tukwasi kwa obi-gi n'ihe-ọmumam. N'ihi na ọ di utọ mb͕e i debe ha n'afọ-gi, Mb͕e ha gēguzosi ike n'otù n'elu eb͕ub͕ere-ọnu-gi abua. Ọ bu ka ntukwasi-obi-gi we di na Jehova Ka m'meworo ka i mara ha ta, ọbuná gi onwe-gi.
ILU 22:17-19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Lezie anya gee ntị nʼokwu niile nke ndị maara ihe, tinye uche gị nʼihe m na-akụzi. Ọ dị ụtọ ma idebe ha nʼobi gị, ma ha dịkwa nʼegbugbere ọnụ gị mgbe niile. Ọ bụ ka ntụkwasị obi gị dị nʼime ONYENWE ANYị, ya ka m na-akụziri gị taa, ọbụladị gị onwe gị.