Egbugbere ọnụ eze na-ekwu okwu sitere na-ezi nghọta, ọnụ ya adịghị ekpe ikpe na-ezighị ezi. Ihe ọtụtụ ziri ezi na ihe niile ha nʼotu dịrị ONYENWE ANYị, ihe niile e ji atụ ihe dị nʼime akpa bụ ya mere ha.
Ọjuju-ase di n'eb͕ub͕ere-ọnu abua nke eze: Mb͕e ọ nēkpe ikpe ọnu-ya adighi-emekpu emekpu. Ihe-ọtùtù na ihe-osìsì ziri ezi diri Jehova: Ọlu-Ya ka nkume-osìsì nile nke akpa bu.
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo