ILU 16:1-3
ILU 16:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mmadụ nwere ike pịa ihe ọ chọrọ ime, ma okwu ikpeazụ ga-esi nʼọnụ ONYENWE ANYị. Ụzọ niile nke mmadụ dị ọcha nʼanya ya, ma ONYENWE ANYị na-atule ebumnobi niile nke mmadụ. Were ọrụ gị niile nyefee nʼaka ONYENWE ANYị, ọ ga-eme ka ha gaa nʼihu.
Kesaa
Gụọ ILU 16