ILU 15:24-26
ILU 15:24-26 Bible Nso (IGBOB)
Uzọ ndu nārigo elu n'ebe onye nwere uche nọ, Ka o we si n'ala-mọ di n'okpuru wezuga onwe-ya. Ulo ndi-npako ka Jehova gēropu: Ma Ọ gēme ka ókè-ala nwanyi di-ya nwuru guzosie ike. Ihe-árú n'anya Jehova ka èchìchè ọjọ nile bu: Ma okwu-ọnu utọ nile di ọcha.
Kesaa
Gụọ ILU 15ILU 15:24-26 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ụzọ ndụ na-agbago elu nye onye nwere uche, iwezuga ha site na-ịgbada nʼala mmụọ dị nʼokpuru. ONYENWE ANYị na-adọtu ma na-adọrisi ụlọ nke onye mpako, ma oke ala nke nwanyị di ya nwụrụ ka ọ na-elekọta. Echiche ọjọọ niile nke ndị na-emebi iwu ka ONYENWE ANYị kpọrọ asị ma okwu ebere niile dị ọcha nʼanya ya.
Kesaa
Gụọ ILU 15