ỌNU-ỌGUGU 6:22-27
ỌNU-ỌGUGU 6:22-27 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
ONYENWE ANYị gwara Mosis okwu sị, “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom sị, ‘Otu a ka unu ga-esi gọzie ndị Izrel. Unu ga-asị ha, “ ‘ “ONYENWE ANYị gọzie unu ma chebe unu, ONYENWE ANYị mee ka ihu ya mụkwasị unu, ma meere unu amara, ONYENWE ANYị chee ihu ya nʼebe unu nọ, nyekwa unu udo.” ’ “Otu a ka ha ga-esi kwupụta aha m nye ụmụ Izrel. Mụ onwe m ga-agọzikwa ha.”
Kesaa
Gụọ ỌNU-ỌGUGU 6ỌNU-ỌGUGU 6:22-27 Bible Nso (IGBOB)
Jehova we gwa Moses okwu, si, Gwa Eron, gwa kwa umu-ya ndikom, okwu, si Otú a ka unu gāgọzi umu Israel; unu gāsi ha, Jehova gọzie gi, debe gi: Jehova me iru-Ya ka ọ mukwasi gi, Jehova me-kwa-ra gi amara: Jehova bulie iru-Ya n'aru gi, nye gi udo. Ha gātukwasi kwa aham n'aru umu Israel; Mu onwem gāgọzi kwa ha.
Kesaa
Gụọ ỌNU-ỌGUGU 6