ONYENWE ANYị gwara Mosis okwu sị, “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom sị, ‘Otu a ka unu ga-esi gọzie ndị Izrel. Unu ga-asị ha, “ ‘ “ONYENWE ANYị gọzie unu ma chebe unu, ONYENWE ANYị mee ka ihu ya mụkwasị unu, ma meere unu amara, ONYENWE ANYị chee ihu ya nʼebe unu nọ, nyekwa unu udo.” ’ “Otu a ka ha ga-esi kwupụta aha m nye ụmụ Izrel. Mụ onwe m ga-agọzikwa ha.”
Gụọ Ọnụọgụgụ 6
Geere nke a ntị Ọnụọgụgụ 6
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Ọnụọgụgụ 6:22-27
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo