MAK 8:30-31
MAK 8:30-31 Bible Nso (IGBOB)
O we dọ ha aka na nti ka ha ghara igwa onye ọ bula okwu bayere Ya. O we malite izí ha, na Nwa nke madu aghaghi ihu ọtutu ahuhu, na ndi-okenye na ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ aghaghi kwa iju Ya, na aghaghi ib͕u Ya, na Ọ ghaghi kwa isi n'ọnwu bilie mb͕e ubọchi atọ gasiri.
Kesaa
Gụọ MAK 8MAK 8:30-31 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ dọrọ ha aka na ntị sị ha agwakwala onye ọbụla ihe banyere ya. Emesịa, o bidoro izi ha ihe na Nwa nke Mmadụ aghaghị ịhụ ọtụtụ ahụhụ dị iche iche, ndị okenye, na ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu ga-ajụ ya, na aghaghị igbu ya, ma ọ ga-ebili nʼọnwụ mgbe ụbọchị nke atọ gasịrị.
Kesaa
Gụọ MAK 8