MAK 6:41-43
MAK 6:41-43 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ naara ogbe achịcha ise na azụ abụọ ndị ahụ, welie anya ya elu, nye ekele. Ọ nyawara achịcha ahụ nye ya ndị na-eso ụzọ ya ka ha kee ndị mmadụ ahụ. Otu aka ahụkwa ọ nyawakwara azụ abụọ ahụ nyekwa ha niile. Ha niile riri rijuo afọ. Ha tụtụkọtara iberibe achịcha na azụ tụtụjuo nkata iri na abụọ.
Kesaa
Gụọ MAK 6MAK 6:41-43 Bible Nso (IGBOB)
O we nara ob͕e achicha ise na azù abua ahu, le anya n'elu-igwe, gọzie ha, nyawa ob͕e achicha ahu; O we nēnye ndi nēso uzọ-Ya ka ha debe ha n'iru ndi ahu; O we kère ha nile azù abua ahu. Ha nile we rie, afọ ju-kwa-ra ha. Ha we tutukọ iberibe nile, njuputa nkata iri na abua, na nke azù abua ahu.
Kesaa
Gụọ MAK 6