JENESIS 47:5-6
JENESIS 47:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Fero gwara Josef sị, “Nna gị na ụmụnne gị abịakwutela gị. Ha biri nʼala Goshen. Ala Ijipt dịkwa gị nʼihu. Họrọ ebe ọbụla masịrị gị nke dịkwa ezi mma nye nna gị na ụmụnne gị ka ha biri. Ka ha biri na Goshen. Ọ bụrụkwa na ị maara ndị ikom nʼetiti ha ndị nwere ike, mee ha ndị na-elekọta igwe anụ ụlọ m.”
Kesaa
Gụọ JENESIS 47JENESIS 47:5-6 Bible Nso (IGBOB)
Fero we gwa Josef okwu, si, Nna-gi na umu-nne-gi abiakutewo gi: ala Ijipt, n'iru gi ka ọ di; me ka nna-gi na umu-nne-gi biri n'ebe kachasi nma nke ala nka; ha gēbiri n'ala Goshen: ọ buru kwa na i mara, si, na ndi-dìnkpà dí n'etiti ha, i gēdo kwa ha ndi-isi anu-ulo m'nwere.
Kesaa
Gụọ JENESIS 47