JENESIS 15:5-6
JENESIS 15:5-6 Bible Nso (IGBOB)
O me ka ọ puta n'èzí, Ọ si, Biko, legide anya n'ebe elu-igwe di, gua kpakpando, ọ buru na i puru igu ha: Ọ si ya, Otú a ka nkpuru-gi gādi. Ọ we kwere na Jehova; Ọ we gua ya nye ya n'ezi omume.
Kesaa
Gụọ JENESIS 15JENESIS 15:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị kpọpụtara Ebram nʼezi sị ya, “Lelie anya gị elu na mbara eluigwe, gụọ kpakpando niile ị hụrụ ọnụ, ma ị ga-enwe ike ịgụta ha.” Ọ gwara ya sị, “Otu a ka mkpụrụ gị ga-adị. A gaghị agụta ha ọnụ.” Ebram kweere nʼihe ONYENWE ANYị kwuru. Nʼihi nke a, a gụnyere ya okwukwe a dịka ezi omume.
Kesaa
Gụọ JENESIS 15