Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị kpọpụtara Ebram nʼezi sị ya, “Lelie anya gị elu na mbara eluigwe, gụọ kpakpando niile ị hụrụ ọnụ, ma ị ga-enwe ike ịgụta ha.” Ọ gwara ya sị, “Otu a ka mkpụrụ gị ga-adị. A gaghị agụta ha ọnụ.” Ebram kweere nʼihe ONYENWE ANYị kwuru. Nʼihi nke a, a gụnyere ya okwukwe a dịka ezi omume.
Gụọ Jenesis 15
Geere nke a ntị Jenesis 15
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Jenesis 15:5-6
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị