ỌPUPU 16:8
ỌPUPU 16:8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mosis kwukwara sị, “Mgbe ONYENWE ANYị nyere unu anụ unu ga-eri nʼanyasị a, nyekwa unu achịcha ga-eju unu nʼụtụtụ, unu ga-amata na ọ bụ ONYENWE ANYị, nʼihi ọ nụla ntamu unu megide ya. Onye ka anyị bụ? Ọ bụghị anyị ka unu na-atamu megide kama ọ bụ ONYENWE ANYị ka unu na-atamu megide.”
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 16ỌPUPU 16:8 Bible Nso (IGBOB)
Moses we si, Nka gābu mb͕e Jehova gēnye unu anu n'anyasi ka unu rie, mb͕e Ọ gēnye kwa unu nri n'ututu ka unu riju afọ; ebe Jehova nānu ntamu unu onwe-unu nātamu megide Ya: ma àyi onwe-ayi bu gini? ha abughi imegide ayi, bú ntamu unu nātamu, kama imegide Jehova.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 16