ỌPUPU 16:3
ỌPUPU 16:3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ụmụ Izrel gwara ha sị, “Ọ gaara adị anyị mma ma a sị na ONYENWE ANYị gburu anyị nʼala Ijipt. Nʼebe ahụ ite anụ dị iche iche na-adọ nʼihu anyị, anyị na-erikwa ụdị nri ọbụla anyị chọrọ. Ugbu a, i dubatala anyị nʼọzara ka anyị niile nwụọ nʼagụụ.”
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 16