ỌPUPU 16:2-3
ỌPUPU 16:2-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼọzara ahụ, nzukọ ahụ niile tamuru ntamu megide Mosis na Erọn. Ụmụ Izrel gwara ha sị, “Ọ gaara adị anyị mma ma a sị na ONYENWE ANYị gburu anyị nʼala Ijipt. Nʼebe ahụ ite anụ dị iche iche na-adọ nʼihu anyị, anyị na-erikwa ụdị nri ọbụla anyị chọrọ. Ugbu a, i dubatala anyị nʼọzara ka anyị niile nwụọ nʼagụụ.”
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 16ỌPUPU 16:2-3 Bible Nso (IGBOB)
Nzukọ nile nke umu Israel we tamu ntamu megide Moses, megide kwa Eron, n'ọzara ahu: umu Israel we si ha, Ọ gādi ayi nọ̄ nma ma asi na ayi nwururi n'aka Jehova n'ala Ijipt, mb͕e ayi nọduru n'akuku ite anu, mb͕e ayi rijuru nri afọ; n'ihi na unu emewo ka ayi puta ba n'ọzara nka, iwere agu me ka nkpọkọta nka nile nwua.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 16