ỌLU NDI-OZI 17:11
ỌLU NDI-OZI 17:11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma ndị bi na Beria jiri obi ghere oghe nabata okwu a karịa ndị bi na Tesalonaịka. Nʼihi na ha ji ịnụ ọkụ nʼobi nara okwu ahụ, na-enyocha Akwụkwọ Nsọ kwa ụbọchị, ka ha mara ma ihe ha na-ekwu ọ bụ eziokwu. Ha mere nke a ụbọchị niile.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 17