II. TIMỌTI 2:15-16
II. TIMỌTI 2:15-16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Gbalịsie ike ka iche onwe gị nʼihu Chineke dị ka onye a nabatara. Onye ọrụ nke ihere na-apụghị ime, onye na-akọwa eziokwu ahụ nke ọma. Zere onwe gị nʼokwu nzuzu nke rụrụ arụ, nʼihi na ọ na-aga nʼihu iduba ndị mmadụ nʼọnọdụ amaghị Chineke karịa.
Kesaa
Gụọ II. TIMỌTI 2