II. IHE EMERE 31:21
II. IHE EMERE 31:21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼime ihe niile o mere, nke metụtara ije ozi nke ụlọ ukwu Chineke, na idebe iwu niile na ụkpụrụ niile Onyenwe anyị nyere, Hezekaya ji obi ya niile gbasoo Chineke. O jikwa obi ya niile jee ozi niile o jere. Nke a mekwara ka ihe gaara ya nke ọma.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 31