I. NDI KỌRINT 8:1-2
I. NDI KỌRINT 8:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ugbu a, nʼokwu banyere nri a chụrụ nʼaja nye arụsị, anyị ma na onye ọbụla nwere amamihe. Amamihe na-afụli mmadụ elu mee ka ọ nyaa isi. Ma ịhụnanya na-ewuli elu. Ọ bụrụ na ọ dị onye sị na ya maara ihe niile, onye ahụ amatabeghị ihe o kwesiri ịmata.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 8