ABÙ ỌMA 131
131
Abù Nrigo; nke Devid.
1Jehova, nkpuru-obim adighi elu, anyam abua ebulighi kwa onwe-ha elu;
Ejegharighkwam n'ihe uku di iche iche,
Ma-ọbu n'oké ọlu di iche iche karirim.
2N'ezie edoziwom nkpuru-obim me ka ọ dere du;
Dika nwata nke emere ka ọ rapu ara si di n'aru nne-ya,
Dika nwata nke emere ka ọ rapu ara, otú a ka nkpuru-obim di n'arum.
3Israel, chere Jehova
Site n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi.
Nke Ahọpụtara Ugbu A:
ABÙ ỌMA 131: IGBOB
Mee ka ọ bụrụ isi
Kesaa
Mapịa
Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye
Igbo Bible © Bible Society of Nigeria © 1906, 2006.