Jehova, nkpuru-obim adighi elu, anyam abua ebulighi kwa onwe-ha elu; Ejegharighkwam n'ihe uku di iche iche, Ma-ọbu n'oké ọlu di iche iche karirim. N'ezie edoziwom nkpuru-obim me ka ọ dere du; Dika nwata nke emere ka ọ rapu ara si di n'aru nne-ya, Dika nwata nke emere ka ọ rapu ara, otú a ka nkpuru-obim di n'arum.
Gụọ ABÙ ỌMA 131
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 131
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 131:1-2
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị