Asi na ọ bughi Jehova Nke diri ayi, Biko, ka Israel kwue otú a, si; Asi na ọ bughi jehova Nke diri ayi, Mb͕e madu biliri imegide ayi: Mb͕e ahu ha gēlowori ayi na ndu, Mb͕e iwe-ha di ọku n'aru ayi: Mb͕e ahu miri gēruchapuwori ayi, Miri-iyi gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi. Mb͕e ahu miri di nganga gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi. Onye agọziri agọzi ka Jehova bu, Onye nēnyeghi ayi iburu ezé-ha anu-ndọb͕u. Nkpuru-obi-ayi ewepugawo onwe-ya dika nnunu n'ib͕udu ndi-osi-ọnyà: Ib͕udu ahu kpajiri akpaji, ayi onwe-ayi we wepuga onwe-ayi. Iye-aka-ayi di n'aha Jehova, Onye meworo elu-igwe na uwa.
Gụọ ABÙ ỌMA 124
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 124
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 124:1-8
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo