ABÙ ỌMA 119:65-66
ABÙ ỌMA 119:65-66 IGBOB
I meworo orù-Gi ezi ihe, Jehova, dika okwu-Gi si di. Zím idi-nma nke ezi uche na ihe-ọmuma; N'ihi na ọ bu n'ihe nile I nyere n'iwu ka m'kwereworo.