Ihe atọ di nke nāzọ ukwu nke-ọma, E, anọ di nke nēje ije nke-ọma: Ọdum, nke bu dike n'etiti anu nile, Ọ dighi-esi kwa n'iru ihe ọ bula laghachi azu; Inyinya-agha; na nkpi; Na eze, nke nbili megide ya nādighi.
Gụọ ILU 30
Geere nke a ntị ILU 30
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ILU 30:29-31
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo