ILU 30:29-31
ILU 30:29-31 Bible Nso (IGBOB)
Ihe atọ di nke nāzọ ukwu nke-ọma, E, anọ di nke nēje ije nke-ọma: Ọdum, nke bu dike n'etiti anu nile, Ọ dighi-esi kwa n'iru ihe ọ bula laghachi azu; Inyinya-agha; na nkpi; Na eze, nke nbili megide ya nādighi.
Kesaa
Gụọ ILU 30