Epafras, onye adọkọro mu na ya n'agha nime Kraist Jisus, nēkele gi; ọ bu kwa otú a Mak na Aristakọs na Dimas na Luk, bú ndi mu na ha nālukọ ọlu, nēkele unu. Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist diyere mọ-unu. Amen.
Gụọ FAILIMON 1
Geere nke a ntị FAILIMON 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: FAILIMON 1:23-25
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị