Epafras, onye mụ na ya nọ nʼụlọ mkpọrọ nʼihi Kraịst Jisọs na-ekele gị. Mak, na Arịstakọs, na Dimas, na Luk, ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ na-ekelekwa unu. Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu.
Epafras, onye adọkọro mu na ya n'agha nime Kraist Jisus, nēkele gi; ọ bu kwa otú a Mak na Aristakọs na Dimas na Luk, bú ndi mu na ha nālukọ ọlu, nēkele unu. Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist diyere mọ-unu. Amen.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị