Ihe ọ bula nke nēnweghi ntù na akpilikpa nime miri, ihe-árú ka ọ buru unu. Ndia ka unu gāgu kwa n'ihe-árú n'etiti anu-ufe; agaghi-eri ha, ihe-árú ka ha bu: ugo, na ego-agwọ, na ugo-azù; na ndab͕u, na agu-nkwọ di iche iche; ugolo-ọma ọ bula di iche iche; na enyi-nnunu, na eb͕e-abali, na nnunu oké osimiri, na eb͕e di iche iche; na okwukwu ntà, na cormorant, na okwukwu oku; na okwukwu nwere mpi, na okwolo, na udele
Gụọ LEVITIKỌS 11
Geere nke a ntị LEVITIKỌS 11
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: LEVITIKỌS 11:12-18
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị