Amawom na I puru ime ihe nile, Amawokwam na adighi-eb͕ochi nzube ọ bula nke sitere na Gi. Ònye bu onye a nke nēzobe ndum-ọdu n'enweghi ọmuma-ihe? N'ihi ya ka m'gosiworo ihe nke m'nādighi-aghọta, Ihe dikaririm ebube, nke m'nādighi-amata. Biko, nuru, mu onwem gēkwu kwa; M'gāju Gi, Gi me kwa ka m'mara. Site n'ọnunu nti ka m'nuru Gi; Ma ub͕u a anyam ahuwo Gi.
Gụọ JOB 42
Geere nke a ntị JOB 42
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: JOB 42:2-5
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị