NDI-HIBRU 12:28-29
NDI-HIBRU 12:28-29 IGBOB
N'ihi nka, ebe ayi nānata ala-eze nke anāpughi ime ka o me nkpatu, ka ayi nwe amara, ka ayi we site na ya were egwu Chineke na ujọ kpe ekpere n'uzọ nke gātọ Chineke utọ: n'ihi na Chineke-ayi bu ọku nērechapu.