ỌPUPU 2:24-25
ỌPUPU 2:24-25 IGBOB
Chineke we nu isu-ude-ha, Chineke we cheta ọb͕ub͕a-ndu-Ya, nke Ya na Abraham na Aisak na Jekob b͕ara. Chineke we hu umu Israel, Chineke we mara.