Devid we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, elìe ya n'obodo Devid. Ma ubọchi Devid bu eze Israel di ọgu arọ abua: arọ asa ka ọ bu eze na Hebron, orú arọ na iri na atọ ka ọ bu kwa eze na Jerusalem. Solomon we nọkwasi n'oche-eze Devid nna-ya: ewe me ka ala-eze-ya guzosie ike nke-uku.
Gụọ I. NDI-EZE 2
Geere nke a ntị I. NDI-EZE 2
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. NDI-EZE 2:10-12
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo